Gịnị bụ Ịntanetị na uru dị na ya? Ọ̀mụ̀mụ̀ihe nke mbụ

Researchers on ICTs in Education (RICTHE), Africa (2021) Gịnị bụ Ịntanetị na uru dị na ya? Ọ̀mụ̀mụ̀ihe nke mbụ. [Teaching/Learning Resource]

[thumbnail of Internet-Benefits.pdf] Text
Internet-Benefits.pdf - Supplemental Material
Available under License Creative Commons Attribution.

Language: Igbo
Download (693kB)
[thumbnail of Internet & Its Benefits 1 Igbo audio.mp3] Audio
Internet & Its Benefits 1 Igbo audio.mp3 - Supplemental Material
Available under License Creative Commons Attribution.

Language: Igbo
Download (19MB)
Abstract
,

Ịntanetị na-emetụta obibi ndụ na ihe ọbụla mmadụ na-eme n’ụwa taa. Mana ọtụtụ ụmụ akwụkwọ na ndị na anaghị aga akwụkwọ na Nigeria amaghị ihe Ịntanetị bụ. Ha amaghịkwa urù a na-erite na ya. Nke a mere na ha ekonyebeghị ekwentị na komputa ha n’Ịntanetị. Nihi akụkọ na-eyi egwu a na-akọ maka Ịntanetị, ndịa nwere ike ịga n’ihu gbaketa Ịntanetị azụ, si òtù a hapụ inweta ihe ha kwesịrị isì n’Ịntanetị na-enweta, ma ọ bụrụ na a kụzighịrị ha urù Ịntanetị bara. Ọ̀mụ̀mụ̀ihe a kọwara Ịntanetị nke ọma, kọwakwaa urù olemole a na-erite n’Ịntanetị, n’iji nyere ọtụtụ mmadụ aka irite nnukwu urù Ịntanetị bara.

Item Type: Teaching/Learning Resource
Language: Igbo
Learning outcomes: Ihe ga-apụta ìhè na ndụ ndị mụtara ihe n’ọ̀mụ̀mụ̀ihe a bụ 1. Ọ̀nụnụọkụ n’obi ikonye ekwentị ma ọ bụ igwe nzikọrịtaozi ọzọ n’Ịntanetị;0 2. Ime ihe bara urù n’Intanetị; 3. Ịgwa ndị ọzọ maka Ịntanetị.
Search terms: Ịntanetị | tekụnọlọjị | igwe izikọrịta ozi | ọmụmụihe | kọmputa
Subjects: Computer Science and Internet
Level: Subject Resources > Lower primary/Primary/Foundation Phase (e.g. Years 1-3)
Subject Resources > Upper primary/Primary/Intermediate Phase(e.g. Years 4-6)
Class: 1-6
Related URLs:
Program: PIECHARTS
Depositing User: COL Staff
Date Deposited: 30 May 2021 06:54
Last Modified: 30 May 2021 14:58
URI: https://oer4nosp.col.org/id/eprint/210

Actions (login required)

View Item
View Item