Gịnị bụ Ịntanetị na uru dị na ya? Ọ̀mụ̀mụ̀ihe nke abụọ

Researchers on ICTs in Education (RICTHE), Africa (2021) Gịnị bụ Ịntanetị na uru dị na ya? Ọ̀mụ̀mụ̀ihe nke abụọ. [Teaching/Learning Resource]

[thumbnail of Internet - Gini bu Intaneti - Script 2.pdf] Text
Internet - Gini bu Intaneti - Script 2.pdf - Supplemental Material
Available under License Creative Commons Attribution.

Language: Igbo
Download (601kB)
[thumbnail of Internet & Its Benefits 2 Igbo Audio.mp3] Audio
Internet & Its Benefits 2 Igbo Audio.mp3 - Supplemental Material
Available under License Creative Commons Attribution.

Language: Igbo
Download (9MB)
Abstract
,

Ịntanetị nwere ọtụtụ urù maka obibi ndụ na ihe ọbụla mmadụ na-eme n’ụwa taa. Mana ọtụtụ ụmụ akwụkwọ na ndị na anaghị aga akwụkwọ na Nigeria amaghị urù Ịntanetị bara. Nke a mere na ha ekonyebeghị ekwentị na komputa ha n’Ịntanetị. Nihi akụkọ na-eyi egwu a na-akọ maka Ịntanetị, ndịa nwere ike ịga n’ihu gbaketa Ịntanetị azụ, si òtù a hapụ inweta ihe ha kwesịrị isì n’Ịntanetị na-enweta, ma ọ bụrụ na a kụzighịrị ha urù Ịntanetị bara. N’ọ́mụ̀mụ̀ihe nke mbụ n’isiokwu “Gịnị bụ Ịntanetị na urù dị na ya?”, a kọwara ihe Ịntanetị bụ na urù olemole mmadụ na-erite n’Ịntanetị. Ọ̀mụ̀mụ̀ihe nke a kọwara urù ndị ọzọ a na-erite n’Ịntanetị, n’iji mee ka obi sie onye ọbụla ike ka ha konye n’Ịntanetị maka irite nnukwu urù Ịntanetị bara.

Item Type: Teaching/Learning Resource
Language: Igbo
Learning outcomes: Ihe ga-apụta ìhè na ndụ ndị mụtara ihe n’ọ̀mụ̀mụ̀ihe a bụ 1. Ọ̀nụnụọkụ n’obi ikonye ekwentị ma ọ bụ igwe nzikọrịtaozi ọzọ n’Ịntanetị; 2. Ime ihe bara urù n’Intanetị; 3. Ịgwa ndị ọzọ maka Ịntanetị.
Search terms: Ịntanetị | tekụnọlọjị | igwe izikọrịta ozi | ọmụmụihe | kọmputa
Subjects: Computer Science and Internet
Level: Subject Resources > Lower primary/Primary/Foundation Phase (e.g. Years 1-3)
Subject Resources > Upper primary/Primary/Intermediate Phase(e.g. Years 4-6)
Class: 1-6
Related URLs:
Program: Powerful Information for Education, Culture, Health, Agriculture, Rural Technology & Socio-economic development (PIECHARTS)
Depositing User: COL Staff
Date Deposited: 30 May 2021 07:07
Last Modified: 30 May 2021 14:57
URI: https://oer4nosp.col.org/id/eprint/211

Actions (login required)

View Item
View Item