Usoro mmadụ ga-eso tụọ atụmatụ ndụ ya: Nkeji nke mbụ, ọmụmụihe nke abụọ

Researchers on ICTs in Education (RICTHE), Africa (2021) Usoro mmadụ ga-eso tụọ atụmatụ ndụ ya: Nkeji nke mbụ, ọmụmụihe nke abụọ. [Teaching/Learning Resource]

[thumbnail of Life Plan 2 (Igbo) print.pdf] Text
Life Plan 2 (Igbo) print.pdf - Supplemental Material
Available under License Creative Commons Attribution.

Language: Igbo
Download (679kB)
[thumbnail of Life plan 2 Igbo Audio.mp3] Audio
Life plan 2 Igbo Audio.mp3 - Supplemental Material
Available under License Creative Commons Attribution.

Language: Igbo
Download (12MB)
Abstract
,

Ọ̀mụ̀mụ̀ihe a bụ ịga n’ihu n’ọ̀mụ̀mụ̀ihe “Usoro mmadụ ga-eso tụọ atụmatụ ndụ ya”. Ọ na-enye nnukwu aka ịmụta ka e si-atụ atụmatụ ndụ, ka onye ọbụla chee ihu n’ime ihe na-enye afọ-ojuju, ma zeere ihe na-akpata igbu oge, nmefu akụ na ụba na ọnọdụ ịta ikikere eze nihi amaghị ihe a ga-eme. A kọwara nzọụkwụ atọ na-eso nzọụkwụ abụọ a kọwara n’ọ̀mụ̀mụ̀ihe nke mbụ n’ịtụ atụmatụ ndụ. Na ngwụcha nkọwa nzọụkwụ, onye na-amụ ihe ga-eme ihe omume ga-enyere ya aka inwe ezigbo nghọta na ịzọ nzọụkwụ ahụ. Ọtụtụ ndị Nigeria gụchaa akwụkwọ, ha anaghị ama ihe ha ga-eme na-akpata ego, na-ebi ezi ndụ ga-enye ha afọ-ojuju, nakwa na-enye aka na mmepe obodo. Mgbagwojuanya na ahụhụ na-esi n’ọnọdụ a apụta emeela ọtụtụ mmadụ akwụọ ụdọ ma ọ bụ nwee akụkọ ọzọ na-agba anyammiri. Ihe na-ebute ọnọdụ a bụ na ndị mmadụ anaghị atụ atụmatụ maka ndụ ha nihi na ha amaghị ka e si-eme ya.

Item Type: Teaching/Learning Resource
Program: Powerful Information for Education, Culture, Health, Agriculture, Rural Technology & Socio-economic development (PIECHARTS)
Learning outcomes: 1. Onye sonyere n’ọ̀mụ̀mụ̀ihe a ga-enwe atụmatụ maka ndụ ya, na-agbaso ihe ndị dị mkpa imejupụta atụmatụ ya ịbụ onye ọ chọrọ ịbụ, ma bụrụ onye ahụ ọ chọrọ ịbụ. 2. Ọ̀mụ̀mụ̀ihe a ga-emekwa ka onye ahụ bụrụ onye ma ka e si-ahazi ọtụtụ ihe n’usoro idebe nke kacha mkpa n’ihu ma debe nke ọ ka mkpa n’azụ ya.
Search terms: atụmatụ ndụ | ebumnuche, ọdịnihu | ịhazi ihe |ọmụmụihe | soshal stọdị
Subjects: Social Sciences General
Level: Subject Resources > Junior secondary/Secondary/Senior Phase (e.g.Years 7-9)
Subject Resources > Upper primary/Primary/Intermediate Phase(e.g. Years 4-6)
Class: Class 4
Related URLs:
Depositing User: COL Staff
Date Deposited: 30 May 2021 15:26
Last Modified: 30 May 2021 15:26
URI: https://oer4nosp.col.org/id/eprint/213

Actions (login required)

View Item
View Item